Miri ozizo diegwu Bana Na Manilla
Miri ozizo diegwu zoro na Manila bu obodo mu isi nke ndi Philippines. Miri Ozozua mere ka miri bajue na manila we tinye ogbahara na nsokpu nye ndi nmadu bi na Manila.
Miri ozizoa zoro abali iri na ano we tinye Manila na onodu di njo. Miri we bajue ebeobula.
Ndi bi na Manila na gba oso ipu na ebeahu maka miri baraba na imebi ngwogwo ha.
Miri ozozua emene ka ndi nmadu baye na nsopku.
Ndi nta akwukwo kuru na Ndi bi na Manila choro ka ndi madu bia nyere ha aka i chupu miri bachiri ulo ha.